Diuterọnọmi 32:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.” Abụ Ọma 117:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 117 Toonụ Jehova, unu mba niile;+Jaanụ ya mma, unu ebo niile.+ Zekaraya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ọtụtụ mba ga-esoro Jehova n’ụbọchị ahụ,+ ha ga-aghọkwa ndị m;+ m ga-ebikwa n’ime gị.” Ị ga-amatakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute gị.+
43 Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ, unu mba niile,+N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya,+Ọ ga-abọ ọbọ n’ahụ́ ndị iro ya,+Kpuchiekwara ala nke ndị ya mmehie.”
11 “Ọtụtụ mba ga-esoro Jehova n’ụbọchị ahụ,+ ha ga-aghọkwa ndị m;+ m ga-ebikwa n’ime gị.” Ị ga-amatakwa na ọ bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha zitere m ka m bịakwute gị.+