Ọpụpụ 12:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Otu iwu ga-adịrị nwa afọ, dịkwara onye mbịarambịa nke bi n’etiti unu dị ka ọbịa.”+ Abụ Ọma 82:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke, biko, bilie kpee ụwa ikpe;+N’ihi na ọ bụ gị nwe mba niile.+ Hagaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji, ihe a na-achọsi ike nke mba niile ga-abata;+ m ga-emekwa ka ụlọ a jupụta n’ebube,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
7 “‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji, ihe a na-achọsi ike nke mba niile ga-abata;+ m ga-emekwa ka ụlọ a jupụta n’ebube,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.