Abụ Ọma 76:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe Chineke biliri ikpe ikpe,+Iji zọpụta ndị niile dị umeala n’obi nọ n’ụwa.+ Sila. Abụ Ọma 96:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+
13 N’ihu Jehova. N’ihi na ọ bịawo;+N’ihi na ọ bịawo ikpe ụwa ikpe.+Ọ ga-ekpe elu ala ikpe n’ezi omume,+Ọ ga-ekpekwa ndị dị iche iche ikpe n’ikwesị ntụkwasị obi.+