13 Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka unu bụ́ ụlọ Juda nakwa ụlọ Izrel+ ghọrọ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche,+ otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu ga-aghọkwa ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Meenụ ka aka unu dị ike.’+
14 Nke a bụ ka ngọzi a gọziri Ebreham wee ruoro ndị mba ọzọ site na Jizọs Kraịst,+ ka anyị wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa+ site n’okwukwe anyị.+