Ọrụ Ndịozi 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Pọl wee sị: “Jọn mere baptizim, bụ́ baptizim na-egosi nchegharị,+ na-agwa ndị Juu ka ha kwere n’onye ahụ nke na-abịa n’azụ ya,+ ya bụ, Jizọs.” 1 Pita 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+
4 Pọl wee sị: “Jọn mere baptizim, bụ́ baptizim na-egosi nchegharị,+ na-agwa ndị Juu ka ha kwere n’onye ahụ nke na-abịa n’azụ ya,+ ya bụ, Jizọs.”
6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+