Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 12:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 m ga-emekwa ka ị ghọọ mba ukwu, m ga-agọzikwa gị, m ga-emekwa ka aha gị dị ukwuu; bụrụkwa ngọzi.+

  • Levitikọs 26:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 m ga-enye unu mmiri ozuzo n’oge kwesịrị ekwesị,+ ala unu ga-emepụtakwa ihe,+ osisi ndị dị n’ubi ga-amịkwa mkpụrụ.+

  • Diuterọnọmi 28:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Jehova ga-emepere gị ezi ụlọ nkwakọba ihe ya, bụ́ eluigwe, iji mee ka mmiri zoo n’ala gị n’oge ya+ nakwa iji gọzie ihe niile aka gị na-eme;+ ị ga-agbazinye ọtụtụ mba ihe, ma ị gaghị agbazite ihe.+

  • Abụ Ọma 68:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Chineke, i mere ka mmiri malite izosi ike;+

      Ọbụna mgbe ihe nketa gị dara mbà—gị onwe gị na-eme ka o nweta ume.+

  • Ilu 10:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+ ọ dịghịkwa atụkwasị ihe mgbu na ya.+

  • Zekaraya 8:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka unu bụ́ ụlọ Juda nakwa ụlọ Izrel+ ghọrọ ihe nkọcha n’etiti mba dị iche iche,+ otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu ga-aghọkwa ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Meenụ ka aka unu dị ike.’+

  • Malakaị 3:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Webatanụ otu ụzọ n’ụzọ iri niile+ n’ụlọ nkwakọba ihe m, ka nri wee dịrị n’ụlọ m;+ biko, nwaleenụ m n’ihe a,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “ma ḿ gaghị emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ wee wụsa unu ngọzi ruo mgbe ọ na-adịghị ihe ga-akọ unu.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya