Abụ Ọma 65:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+ Ezikiel 34:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-eme ka ha na ebe niile gbara ugwu m gburugburu bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ m ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge ya. A ga-enwe mmiri ozuzo nke ngọzi.+
9 I chewo ihu gị n’ebe ụwa dị, ka i wee mee ka ihe jupụta na ya;+Ị na-eme ka ihe jupụta n’ime ya.Iyi nke si n’aka Chineke jupụtara na mmiri.+Ị na-eme ka ala mepụta nri,+N’ihi na ọ bụ otú ahụ ka i si akwadebe ala.+
26 M ga-eme ka ha na ebe niile gbara ugwu m gburugburu bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ m ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge ya. A ga-enwe mmiri ozuzo nke ngọzi.+