10 Webatanụ otu ụzọ n’ụzọ iri niile n’ụlọ nsọ m,+ ka nri wee dịrị n’ụlọ nsọ m.+ Biko, nwaleenụ m n’ihe a, ka unu hụ ma ọ̀ bụ na mụ agaghị emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke eluigwe+ ma wụsa unu ngọzi ruo mgbe ihe ọ bụla na-agaghị akọ unu.”+ Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.