Diuterọnọmi 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ala nke Jehova bụ́ Chineke gị na-elekọta. Anya+ Jehova bụ́ Chineke gị dị na ya mgbe niile, site ná mmalite afọ ruo ná ngwụsị afọ.
12 ala nke Jehova bụ́ Chineke gị na-elekọta. Anya+ Jehova bụ́ Chineke gị dị na ya mgbe niile, site ná mmalite afọ ruo ná ngwụsị afọ.