1 Ndị Eze 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee sị ya: “Anụwo m ekpere+ gị na arịrịọ ị rịọrọ ka e meere gị amara bụ́ nke ị rịọrọ n’ihu m. Emewo m ka ụlọ a i wuru dị nsọ+ site n’ime ka aha m dịrị na ya+ ruo mgbe a na-akaghị aka; anya m+ na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+ Abụ Ọma 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! Anya Jehova dị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Bụ́ ndị na-echere obiọma ya,+ Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+
3 Jehova wee sị ya: “Anụwo m ekpere+ gị na arịrịọ ị rịọrọ ka e meere gị amara bụ́ nke ị rịọrọ n’ihu m. Emewo m ka ụlọ a i wuru dị nsọ+ site n’ime ka aha m dịrị na ya+ ruo mgbe a na-akaghị aka; anya m+ na obi m ga-adịkwa na ya mgbe niile.+
18 Lee! Anya Jehova dị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Bụ́ ndị na-echere obiọma ya,+ Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+