Abụ Ọma 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+ Abụ Ọma 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+Dozie obi ha.+Jiri ntị gị nụrụ,+ Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ ga-abịakwute.+
2 Eze m+ na Chineke m, biko, ṅaa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti,+n’ihi na ọ bụ gị ka m na-ekpeku ekpere.+
17 Jehova, biko, nụrụ arịrịọ ndị dị umeala n’obi na-arịọ gị.+Dozie obi ha.+Jiri ntị gị nụrụ,+ Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ ga-abịakwute.+