Abụ Ọma 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị mgbe niile ka a ga-echefu ogbenye,+Ọ dịghịkwa mgbe olileanya ndị dị umeala n’obi ga-ala n’iyi.+ Abụ Ọma 147:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova na-enyere ndị dị umeala n’obi aka;+Ọ na-ewedaru ndị ajọ omume ala.+
18 N’ihi na ọ bụghị mgbe niile ka a ga-echefu ogbenye,+Ọ dịghịkwa mgbe olileanya ndị dị umeala n’obi ga-ala n’iyi.+