Diuterọnọmi 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ala nke Jehova bụ́ Chineke gị na-elekọta. Anya+ Jehova bụ́ Chineke gị dị na ya mgbe niile, site ná mmalite afọ ruo ná ngwụsị afọ. 2 Ihe E Mere 6:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Biko, Chineke m, ka anya gị+ ghere oghe, ka ntị gị+ nụkwa ekpere a na-ekpe maka ebe a. 2 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+
12 ala nke Jehova bụ́ Chineke gị na-elekọta. Anya+ Jehova bụ́ Chineke gị dị na ya mgbe niile, site ná mmalite afọ ruo ná ngwụsị afọ.
9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+