Diuterọnọmi 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-echeta Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na ọ bụ ya na-enye gị ike i ji akpata akụ̀;+ ka o wee debe ọgbụgba ndụ ya nke ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi, dị ka ọ dị taa.+ 1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ Abụ Ọma 37:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ndị ọ na-agọzi ga-enweta ụwa,+Ma a ga-ebipụ ndị ọ na-akọcha.+ Abụ Ọma 107:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ na-agọzi ha, ha ewee baa ụba nke ukwuu;+Ọ dịghịkwa ekwe ka anụ ụlọ ha dị ole na ole.+
18 Ị ga-echeta Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na ọ bụ ya na-enye gị ike i ji akpata akụ̀;+ ka o wee debe ọgbụgba ndụ ya nke ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi, dị ka ọ dị taa.+
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+