Abụ Ọma 119:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ị baworo ndị mpako a bụrụ ọnụ mba,+Bụ́ ndị si n’ihe i nyere n’iwu na-akpafu.+ Zekaraya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Emewo m ka o fere gawa,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ọ ga-abanye n’ụlọ onye ohi nakwa n’ụlọ onye ji aha m na-aṅụ iyi ụgha;+ ọ ga-ebiri ebiri n’ime ụlọ ya wee kpochapụ ya na osisi ya nakwa nkume ya.’”+
4 ‘Emewo m ka o fere gawa,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘ọ ga-abanye n’ụlọ onye ohi nakwa n’ụlọ onye ji aha m na-aṅụ iyi ụgha;+ ọ ga-ebiri ebiri n’ime ụlọ ya wee kpochapụ ya na osisi ya nakwa nkume ya.’”+