45 Ọ ga-ahụ na a kwaturu ụlọ ahụ, tinyere nkume ya na osisi ya na ájá ụrọ niile e ji rụọ ụlọ ahụ, ọ ga-ahụkwa na e bugara ha ná mpụga obodo, n’ebe na-adịghị ọcha.+
3 Ọlaedo na ọlaọcha unu atawo nchara, ịta nchara ha ga-abụkwa ihe àmà megide unu, ọ ga-erikwa anụ unu. Ọ bụ ihe dị ka ọkụ+ ka unu kwakọbaworo+ n’oge ikpeazụ.+