Abụ Ọma 107:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ọ na-agọzi ha, ha adịzie nnọọ ọtụtụ. Ọ naghị ekwe ka anụ ụlọ ha dị ole na ole.+