Abụ Ọma 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+ Maịka 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+
19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+
18 Olee Chi dị ka gị,+ onye na-agbaghara njehie, nke na-agbaghakwara mmebi iwu+ nke ndị fọdụrụ n’ihe nketa ya?+ Ọ gaghị na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na obiọma* na-atọ ya ụtọ.+