Aịzaya 64:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Malite n’oge dị anya gara aga, ọ dịghị onye nụrụ,+ ọ dịghị onye gere ntị, ọ dịghịkwa anya hụworo Chineke ọzọ ma e wezụga gị,+ gị onye na-emere onye na-atụ anya gị ihe.+ 1 Ndị Kọrịnt 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma dị nnọọ ka e dere, sị: “Anya ahụbeghị, ntị anụbeghịkwa, obi mmadụ echebeghịkwa ihe Chineke kwadebeere ndị hụrụ ya n’anya.”+
4 Malite n’oge dị anya gara aga, ọ dịghị onye nụrụ,+ ọ dịghị onye gere ntị, ọ dịghịkwa anya hụworo Chineke ọzọ ma e wezụga gị,+ gị onye na-emere onye na-atụ anya gị ihe.+
9 Ma dị nnọọ ka e dere, sị: “Anya ahụbeghị, ntị anụbeghịkwa, obi mmadụ echebeghịkwa ihe Chineke kwadebeere ndị hụrụ ya n’anya.”+