Aịzaya 64:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Kemgbe oge ochie, e nwetụbeghị onye nụrụ gbasara Chineke ọzọ. E nwetụbeghịkwa onye gere chi ọzọ ntị. E nwetụbeghịkwa onye hụrụ Chineke ọzọ. Ọ bụ naanị gị na-enyere ndị na-atụ anya* gị aka.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 64:4 Amụma Aịsaịa II, p. 364
4 Kemgbe oge ochie, e nwetụbeghị onye nụrụ gbasara Chineke ọzọ. E nwetụbeghịkwa onye gere chi ọzọ ntị. E nwetụbeghịkwa onye hụrụ Chineke ọzọ. Ọ bụ naanị gị na-enyere ndị na-atụ anya* gị aka.+