Aịzaya 64:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Malite n’oge dị anya gara aga, ọ dịghị onye nụrụ,+ ọ dịghị onye gere ntị, ọ dịghịkwa anya hụworo Chineke ọzọ ma e wezụga gị,+ gị onye na-emere onye na-atụ anya gị ihe.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 64:4 Amụma Aịsaịa II, p. 364
4 Malite n’oge dị anya gara aga, ọ dịghị onye nụrụ,+ ọ dịghị onye gere ntị, ọ dịghịkwa anya hụworo Chineke ọzọ ma e wezụga gị,+ gị onye na-emere onye na-atụ anya gị ihe.+