Abụ Ọma 73:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 N’ezie, Chineke dị mma n’ebe Izrel nọ, n’ebe ndị obi ha dị ọcha nọ.+ Aịzaya 63:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-ekwu okwu banyere obiọma* Jehova,+ banyere otuto Jehova, dị ka ihe niile Jehova meere anyị si dị,+ bụ́ oké ịdị mma ya n’ebe ụlọ Izrel nọ,+ nke o gosiri ha dị ka ebere ya+ na obiọma ya si dị ukwuu.
7 M ga-ekwu okwu banyere obiọma* Jehova,+ banyere otuto Jehova, dị ka ihe niile Jehova meere anyị si dị,+ bụ́ oké ịdị mma ya n’ebe ụlọ Izrel nọ,+ nke o gosiri ha dị ka ebere ya+ na obiọma ya si dị ukwuu.