1 Ndị Eze 8:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 N’ụbọchị nke asatọ, ọ hapụrụ ndị ahụ ka ha lawa;+ ha wee malite ịgọzi eze, ha jikwa ọṅụ+ na obi ụtọ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ihe ọma+ niile Jehova meere Devid bụ́ ohu ya na Izrel bụ́ ndị ya. Abụ Ọma 31:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+
66 N’ụbọchị nke asatọ, ọ hapụrụ ndị ahụ ka ha lawa;+ ha wee malite ịgọzi eze, ha jikwa ọṅụ+ na obi ụtọ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ihe ọma+ niile Jehova meere Devid bụ́ ohu ya na Izrel bụ́ ndị ya.
19 Lee ka ịdị mma gị si dị ukwuu,+ nke i debeere ndị na-atụ egwu gị!+Nke i gosiri ndị na-agbaba n’ime gị,N’ihu ụmụ mmadụ.+