1 Ndị Eze 8:66 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 66 N’ụbọchị na-esonụ,* ọ gwara mmadụ niile ka ha lawa, ha agọzie eze, laakwa n’ụlọ ha dị iche iche. Obi nọkwa na-atọ ha ụtọ, ha ana-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi ihe ọma niile+ Jehova meere Devid bụ́ ohu ya na ndị Izrel bụ́ ndị ya.
66 N’ụbọchị na-esonụ,* ọ gwara mmadụ niile ka ha lawa, ha agọzie eze, laakwa n’ụlọ ha dị iche iche. Obi nọkwa na-atọ ha ụtọ, ha ana-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi ihe ọma niile+ Jehova meere Devid bụ́ ohu ya na ndị Izrel bụ́ ndị ya.