1 Ndị Eze 8:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 N’ụbọchị nke asatọ, ọ hapụrụ ndị ahụ ka ha lawa;+ ha wee malite ịgọzi eze, ha jikwa ọṅụ+ na obi ụtọ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ihe ọma+ niile Jehova meere Devid bụ́ ohu ya na Izrel bụ́ ndị ya.
66 N’ụbọchị nke asatọ, ọ hapụrụ ndị ahụ ka ha lawa;+ ha wee malite ịgọzi eze, ha jikwa ọṅụ+ na obi ụtọ+ laa n’ụlọ ha, n’ihi ihe ọma+ niile Jehova meere Devid bụ́ ohu ya na Izrel bụ́ ndị ya.