Ọpụpụ 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ma na-egosi ọbụna otu puku ọgbọ obiọma,* ma ọ bụrụ ndị hụrụ m n’anya ma na-edebe ihe m nyere n’iwu.+ Abụ Ọma 63:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na obiọma gị dị mma karịa ndụ,+Egbugbere ọnụ m ga-aja gị mma.+ Abụ Ọma 107:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka ndị mmadụ kelee Jehova n’ihi obiọma ya+Nakwa n’ihi ọrụ dị ebube ndị ọ na-arụrụ ụmụ mmadụ.+ Abụ Ọma 136:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 136 Keleenụ Jehova n’ihi na ọ dị mma:+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+
6 ma na-egosi ọbụna otu puku ọgbọ obiọma,* ma ọ bụrụ ndị hụrụ m n’anya ma na-edebe ihe m nyere n’iwu.+