37 “Ma ị ka dị ndụ, n’ihi na ọ hụrụ nna nna gị hà n’anya, nke mere na ọ họọrọ mkpụrụ ha ndị nọchiri ha+ wee jiri oké ike ya kpọpụta gị n’Ijipt n’ihu ya,+
28 N’eziokwu, n’ihe banyere ozi ọma ahụ, ha bụ ndị iro n’ihi unu,+ ma n’ihe banyere nhọrọ nke Chineke na-ahọrọ, ha bụ ndị a hụrụ n’anya n’ihi ndị nna nna ha.+