Diuterọnọmi 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ naanị na Jehova nwere mmasị n’ebe nna nna gị hà nọ ka o wee hụ ha n’anya, ọ bụ ya mere o ji họrọ ụmụ ha ndị nọchiri ha,+ ya bụ, unu, n’etiti ndị niile, dị ka ọ dị taa. Abụ Ọma 105:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu mkpụrụ Ebreham bụ́ ohu ya,+Unu ụmụ Jekọb, bụ́ ndị ọ họọrọ.+
15 Ọ bụ naanị na Jehova nwere mmasị n’ebe nna nna gị hà nọ ka o wee hụ ha n’anya, ọ bụ ya mere o ji họrọ ụmụ ha ndị nọchiri ha,+ ya bụ, unu, n’etiti ndị niile, dị ka ọ dị taa.