Ọpụpụ 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham, Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.”+ Mozis wee wepụ ihu ya, n’ihi na egwu tụrụ ya ile ezi Chineke anya. Aịzaya 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Izrel, bụ ohu m,+ gị onwe gị, Jekọb, bụ onye m họọrọ,+ mkpụrụ Ebreham+ bụ́ enyi m;+ Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a. 2 Ndị Kọrịnt 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham, Chineke Aịzik na Chineke Jekọb.”+ Mozis wee wepụ ihu ya, n’ihi na egwu tụrụ ya ile ezi Chineke anya.
8 “Ma gị onwe gị, Izrel, bụ ohu m,+ gị onwe gị, Jekọb, bụ onye m họọrọ,+ mkpụrụ Ebreham+ bụ́ enyi m;+
9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.
22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+