Jenesis 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+ Jenesis 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jekọb wee sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik,+ Jehova, gị onye na-agwa m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwurukwa ndị ikwu gị, m ga-emesokwa gị ihe n’ụzọ dị mma,’+ Matiu 22:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+ Ọrụ Ndịozi 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ‘Abụ m Chineke nke nna nna gị hà, Chineke nke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Ebe Mozis na-ama jijiji, ọ nwaghị ịchọpụtakwu ihe na-eme.
24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+
9 Jekọb wee sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik,+ Jehova, gị onye na-agwa m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwurukwa ndị ikwu gị, m ga-emesokwa gị ihe n’ụzọ dị mma,’+
32 ‘Abụ m Chineke Ebreham na Chineke Aịzik na Chineke Jekọb’?+ Ọ bụghị Chineke nke ndị nwụrụ anwụ, kama nke ndị dị ndụ.”+
32 ‘Abụ m Chineke nke nna nna gị hà, Chineke nke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb.’+ Ebe Mozis na-ama jijiji, ọ nwaghị ịchọpụtakwu ihe na-eme.