7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka?
23 e mezukwara ihe ahụ e dere n’Akwụkwọ Nsọ, nke sịrị: “Ebreham nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ, e wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume,”+ e wee kpọọ ya “enyi Jehova.”+