2 Ihe E Mere 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka? Aịzaya 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Izrel, bụ ohu m,+ gị onwe gị, Jekọb, bụ onye m họọrọ,+ mkpụrụ Ebreham+ bụ́ enyi m;+
7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka?
8 “Ma gị onwe gị, Izrel, bụ ohu m,+ gị onwe gị, Jekọb, bụ onye m họọrọ,+ mkpụrụ Ebreham+ bụ́ enyi m;+