Aịzaya 41:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ma Izrel, ị bụ ohu m.+ Jekọb, ọ bụ gị ka m họọrọ.+ Ị bụ nwa* Ebreham bụ́ enyi m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:8 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 22 Amụma Aịsaịa II, p. 22-23