Diuterọnọmi 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ, Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+ Abụ Ọma 33:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mba nke Jehova bụ Chi ya na-enwe obi ụtọ,+Ya bụ, ndị ọ họọrọ ka ha bụrụ ndị nke ya.+
6 N’ihi na unu bụụrụ Jehova bụ́ Chineke unu ndị dị nsọ, Jehova bụ́ Chineke unu ahọrọkwala unu ka unu bụrụ ndị ya, ndị pụrụ iche n’ime ndị niile nọ n’ụwa.+