Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a. Ndị Hibru 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na, n’ezie, ọ dịghị enyere ndị mmụọ ozi aka ma ọlị, kama ọ na-enyere mkpụrụ Ebreham aka.+
9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.