Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Unu agwakwala onwe unu, sị, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike isi na nkume ndị a mee ka Ebreham nweta ụmụ. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:9 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 12
9 Unu agwakwala onwe unu, sị, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike isi na nkume ndị a mee ka Ebreham nweta ụmụ.