Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:9 Ụlọ Nche,10/1/1990, p. 12
9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.