Jenesis 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee nwee okwukwe n’ebe Jehova nọ;+ o wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume.+ Ndị Rom 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ̀ bụ gịnị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ na-ekwu? “Ebreham nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ, e wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume.”+ Ndị Galeshia 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Dị nnọọ ka Ebreham “nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ, a gụkwaara ya nke ahụ dị ka ezi omume.”+
3 N’ihi na ọ̀ bụ gịnị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ na-ekwu? “Ebreham nwere okwukwe n’ebe Jehova nọ, e wee gụọrọ ya nke ahụ dị ka ezi omume.”+