Ndị Rom 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+ Ndị Filipaị 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 e biri m úgwù n’ụbọchị nke asatọ,+ esi m n’ezinụlọ Izrel, n’ebo Benjamin,+ abụ m onye Hibru nke ndị Hibru mụrụ;+ n’ihe banyere iwu, abụ m onye Farisii;+
11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+
5 e biri m úgwù n’ụbọchị nke asatọ,+ esi m n’ezinụlọ Izrel, n’ebo Benjamin,+ abụ m onye Hibru nke ndị Hibru mụrụ;+ n’ihe banyere iwu, abụ m onye Farisii;+