Rut 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+ Abụ Ọma 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
12 Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ dị ka omume gị si dị,+ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel, onye ị gbabaworo n’okpuru nku ya,+ nye gị ụgwọ ọrụ zuru okè.”+
8 Chebe m dị ka nwa anya gị,+Zobe m na ndò nku gị,+ Abụ Ọma 91:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.
4 Ọ ga-eji nku ya chebe gị,+Ị ga-agbabakwa n’okpuru nku ya.+Eziokwu ya+ ga-abụrụ gị ọta ukwu+ na mgbidi siri ike.