Abụ Ọma 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+ Abụ Ọma 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+
6 N’ezie, ịdị mma na obiọma* ga na-achụ m ụbọchị niile nke ndụ m;+M ga-ebikwa n’ụlọ Jehova ruo ogologo ụbọchị niile.+
4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+