19 Ma ọ sịrị ya: “Kunye m nwa gị.” O wee kupụta ya n’obi nwaanyị ahụ ma kuru ya gbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu,+ bụ́ ebe o bi, wee nyiwe ya n’ihe ndina nke ya.+
6 Ma, gị onwe gị, mgbe ị na-ekpe ekpere, banye n’ọnụ ụlọ gị,+ mgbe i mechisịrị ọnụ ụzọ gị, kpekuo Nna gị nke nọ na nzuzo ekpere;+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụ gị ụgwọ.