Luk 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ụbọchị ndị a na-aga, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ o wee nọgide n’abalị ahụ dum na-ekpeku Chineke ekpere.+
12 Ka ụbọchị ndị a na-aga, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ o wee nọgide n’abalị ahụ dum na-ekpeku Chineke ekpere.+