Aịzaya 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Agụụ gị agụsiwo mkpụrụ obi m ike n’abalị;+ ee, m na-achọsi gị ike n’ime mmụọ m;+ n’ihi na, mgbe ị na-ekpe ụwa ikpe,+ ọ bụ ezi omume+ ka ndị bi n’elu ala ga-amụta.+ Matiu 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mesịa, mgbe ọ sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa, ọ rịgooro n’elu ugwu naanị ya ikpe ekpere.+ Ọ bụ ezie na chi ejiwo, ọ nọ n’ebe ahụ naanị ya.
9 Agụụ gị agụsiwo mkpụrụ obi m ike n’abalị;+ ee, m na-achọsi gị ike n’ime mmụọ m;+ n’ihi na, mgbe ị na-ekpe ụwa ikpe,+ ọ bụ ezi omume+ ka ndị bi n’elu ala ga-amụta.+
23 E mesịa, mgbe ọ sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa, ọ rịgooro n’elu ugwu naanị ya ikpe ekpere.+ Ọ bụ ezie na chi ejiwo, ọ nọ n’ebe ahụ naanị ya.