Matiu 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, naanị ya gbagoro n’elu ugwu ikpe ekpere.+ Ọ nọkwa ebe ahụ naanị ya ruo mgbede. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:23 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 134 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 9
23 Mgbe ọ gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, naanị ya gbagoro n’elu ugwu ikpe ekpere.+ Ọ nọkwa ebe ahụ naanị ya ruo mgbede.