Mak 6:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ma mgbe ọ sịchara ha gaa nke ọma, ọ gawara n’otu ugwu ka o kpee ekpere.+ Luk 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ụbọchị ndị a na-aga, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ o wee nọgide n’abalị ahụ dum na-ekpeku Chineke ekpere.+ Luk 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, mgbe naanị ya nọ na-ekpe ekpere, ndị na-eso ụzọ ya gbakọtara n’ebe ọ nọ, ọ jụkwara ha, sị: “Ònye ka ndị mmadụ na-asị na m bụ?”+
12 Ka ụbọchị ndị a na-aga, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ o wee nọgide n’abalị ahụ dum na-ekpeku Chineke ekpere.+
18 E mesịa, mgbe naanị ya nọ na-ekpe ekpere, ndị na-eso ụzọ ya gbakọtara n’ebe ọ nọ, ọ jụkwara ha, sị: “Ònye ka ndị mmadụ na-asị na m bụ?”+