Abụ Ọma 63:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Chineke, ị bụ Chineke m, m na-achọsi gị ike.+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m.+Agụụ gị emewo ka ike gwụ anụ ahụ́ mN’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị, n’ebe mmiri na-adịghị.+ Abụ Ọma 77:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma.
63 Chineke, ị bụ Chineke m, m na-achọsi gị ike.+Agụụ gị na-agụ mkpụrụ obi m.+Agụụ gị emewo ka ike gwụ anụ ahụ́ mN’ala kpọrọ nkụ nke ihe na-adịghị, n’ebe mmiri na-adịghị.+
6 Aga m echeta egwú m ji ụbọ akwara na-akpọ n’abalị;+M ga-echegbu onwe m n’ime obi m,+M ga-eji mmụọ m tụgharịa uche nke ọma.