Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka m bu n’obi ime ha, otú ahụ ka m ga-eme unu.’”+ Diuterọnọmi 28:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 “Nkọcha ndị a niile+ ga-abịakwasịkwa gị, chụọ gị ọsọ ma chụkwute gị ruo mgbe a lara gị n’iyi,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu ya na ụkpụrụ ya ndị o nyere gị.+
17 M ga-eche ihu m megide unu, ndị iro unu ga-emeri unu;+ ndị kpọrọ unu asị ga-azọ unu ụkwụ,+ unu ga-agbakwa ọsọ mgbe ọ na-adịghị onye na-achụ unu.+
45 “Nkọcha ndị a niile+ ga-abịakwasịkwa gị, chụọ gị ọsọ ma chụkwute gị ruo mgbe a lara gị n’iyi,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’idebe iwu ya na ụkpụrụ ya ndị o nyere gị.+