28 nakwa nkọcha,+ ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere n’iwu,+ unu ewee hapụ ụzọ m na-enye unu iwu taa ka unu soro, wee soro chi ọzọ ndị unu na-amaghị.
24 Ma ha egeghị ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha jere ije dị ka atụmatụ ha si dị, dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị,+ nke mere ha ji na-ala azụ kama ịga ihu,+