Ndị Rom 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+ Ndị Rom 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 mkpagbu na ahụhụ, nke ga-abịakwasị mkpụrụ obi nke mmadụ ọ bụla na-eme ihe ọjọọ, ọ ga-ebu ụzọ bịakwasị onye Juu,+ bịakwasịkwa onye Grik;+
8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+
9 mkpagbu na ahụhụ, nke ga-abịakwasị mkpụrụ obi nke mmadụ ọ bụla na-eme ihe ọjọọ, ọ ga-ebu ụzọ bịakwasị onye Juu,+ bịakwasịkwa onye Grik;+